Ọnụọgụgụ 13:3 - Bible Nso3 Moses we si n'ọzara Peran ziga ha n'okwu-ọnu Jehova: ha nile bu ndikom, ndi-isi umu Israel ka ha bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ya mere, dịka iwu Onyenwe anyị nyere ya si dị, Mosis zipụrụ ha site nʼọzara Paran. Ha niile bụ ndị ndu nʼetiti ụmụ Izrel. Faic an caibideil |