Ọnụọgụgụ 13:24 - Bible Nso24 Akpọrọ ebe ahu ndagwurugwu Eshkol, n'ihi uyọkọ nke umu Israel si n'ebe ahu b͕utu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 A kpọrọ ebe ahụ Ndagwurugwu Eshkọl, nʼihi ụyọkọ mkpụrụ osisi vaịnị ndị Izrel gbutere nʼebe ahụ. Faic an caibideil |