Ọnụọgụgụ 13:16 - Bible Nso16 Ndia bu aha ndikom ahu nke Moses zigara iledo ala ahu. Moses we kpọ Hoshia nwa Nun Joshua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ Mosis zipụrụ inyocha ala ahụ. (Ọ bụ nʼoge a ka Mosis gbanwere aha Hoshea nwa Nun, ka ọ bụrụ Joshua.) Faic an caibideil |