Ọnụọgụgụ 11:5 - Bible Nso5 Ayi nēcheta azù nke ayi nēri n'Ijipt nāzughi azú; ya na cucumbers na melons, na leeks, na onions, na garlic: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Anyị chetara azụ anyị tara nʼIjipt, nke na-adịghị efu anyị ego, ya na kukumba, na melọn, na liik, na ayo na galiik. Faic an caibideil |