Ọnụọgụgụ 11:34 - Bible Nso34 Ewe kpọ aha ebe ahu Kibrot-hataava: n'ihi na n'ebe ahu ka ha lìri ndi Israel ndi nāchọ ajọ ọchichọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Nʼihi nke a, a kpọrọ aha ebe ahụ Kibrọt Hataava, nʼihi na nʼebe ahụ ka e liri ndị Izrel nwụrụ nʼihi oke ọchịchọ nri. Faic an caibideil |