27 Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Naftali bu Ahira nwa Inan.
27 Ahira nwa Enan bụ onyendu usuu ebo Naftalị.
Nke Naftali; Ahira nwa Inan.
Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Asha bu Pagiel nwa Ọkran.
Ndia bu nbuli-ije nke umu Israel, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di; ha we bulie ije.
N'ubọchi nke-iri-na-abua onye-isi umu Naftali nwere, bú Ahira nwa Inan, wetara ihe-ya nso: