26 Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Asha bu Pagiel nwa Ọkran.
26 Pagịel nwa Okran bụ onyendu usuu ebo Asha.
Nke Asha; Pagiel nwa Ọkran.
Ọkọlọtọ nke ọmuma-ulo-ikwū umu Dan, nke nọ n'azu ọmuma-ulo-ikwū nile, we bulie ije, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: Ahieza nwa Amishadai nọ n'isi usu-ndi-agha-ya.
Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Naftali bu Ahira nwa Inan.
N'ubọchi nke iri-na-otù onye-isi umu Asha nwere, bú Pagiel nwa Ọkran, wetara ihe-ya nso: