20 Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Gad bu Eliasaf nwa Deuel.
20 Eliasaf nwa Deuel bụ onyendu usuu ebo Gad.
Nke Gad; Eliasaf nwa Deuel.
Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Simeon bu Shelumiel nwa Zurishadai.
Ndi Kohat we bulie ije, nēbu ebe nsọ ahu: ma ndi ọzọ guzoro ebe-obibi ahu ọtọ rue ọbibia-ha.
ebo Gad kwa: onye-isi umu Gad nwere bu Eliasaf nwa Reuel:
N'ubọchi nke-isi onye-isi umu Gad nwere, bú Eliasaf nwa Deuel, wetara ihe-ya nso: