Ọnụọgụgụ 10:18 - Bible Nso18 Ọkọlọtọ nke ọmuma-ulo-ikwū Reuben we bulie ije, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: Elizua nwa Shedeua nọ n'isi usu-ndi-agha-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ruben biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa Shedeua bụ onyendu ha. Faic an caibideil |