15 Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Isaka bu Netanel nwa Zua.
15 Netanel nwa Zua bụ onyendu usuu ebo Isaka.
Nke Isaka; Netanel nwa Zua.
Ọkọlọtọ nke ọmuma-ulo-ikwū umu Juda buru uzọ bulie ije, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: Nahshon nwa Aminadab nọ n'isi usu-ndi-agha-ya.
Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Zebulun bu Eliab nwa Hilon.
N'ubọchi nke-abua Netanel nwa Zua, onye-isi Isaka, wetara ihe-ya nso: