7 Nke Juda, Nahshon nwa Aminadab.
7 site nʼebo Juda, Nashọn nwa Aminadab,
Eron we lutara onwe-ya Elisheba na nwunye, bú nwa-nwayi Aminadab, nwa-nne-nwayi Nahshon; ọ we muara ya Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.
Nke Simeon; Shelumiel nwa Zurishadai.
Nke Isaka; Netanel nwa Zua.
Ọkọlọtọ nke ọmuma-ulo-ikwū umu Juda buru uzọ bulie ije, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: Nahshon nwa Aminadab nọ n'isi usu-ndi-agha-ya.
Ndi nāma ulo-ikwū-ha n'akuku. Iru-anyanwu chere iru n'ọwuwa-anyanwu bu ndi nke ọkọlọtọ ọmuma-ulo-i kwū Juda, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: onye-isi umu Juda nwere bu Nahshon nwa Aminadab.
Onye nēweta nso onyinye-ya iji biaru nso n'ubọchi mbu bu Nahshon nwa Aminadab, nke ebo Juda:
nwa Jesi, nwa Obed, nwa Boaz, nwa Salmon, nwa Nahshon,
Ma ndia bu osuso-ọmumu Perez: Perez muru Hezron;
Aminadab we mua Nahshon, Nahshon we mua Salmon;