48 N'ihi na Jehova gwara Moses okwu, si,
48 nʼihi na Onyenwe anyị gwara Mosis, sị,
Ma ndi Livai, dika ebo nke ndi bu nna-ha si di, agukọtaghi ha n'etiti ha.
Nání, agukọtala ebo Livai, aguta-kwa-la ọnu-ọgugu-ha n'etiti umu Israel: