Ọnụọgụgụ 1:45 - Bible Nso45 Ndi nile nke umu Israel agukọtara agukọta we di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, onye ọ bula nke nāpukuru usu ndi-agha n'Israel; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a45 Ndị Izrel niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị nwere ike ije agha ka a gụrụ ọnụ dịka ezinaụlọ ha si dị. Faic an caibideil |