Ọnụọgụgụ 1:39 - Bible Nso39 ndi-ha agukọtara agukọta, ndi diri ebo Dan, ha di orú nnù uzọ asa na nnù iri-na-isi na ọgu iri-na-ise. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo Dan dị iri puku isii, puku abụọ na narị asaa (62,700). Faic an caibideil |