15 Nke Naftali; Ahira nwa Inan.
15 site nʼebo Naftalị, Ahira nwa Enan.”
Nke Gad; Eliasaf nwa Deuel.
Ndia bu ndi akpọrọ nke nzukọ Israel, ndi-isi ebo nile nke ndi bu nna-ha; ndi-isi nke usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri nke Israel ka ha bu.
Onye nọ n'isi usu-ndi-agha nke ebo umu Naftali bu Ahira nwa Inan.
ebo Naftali kwa: onye-isi umu Naftali nwere bu Ahira nwa Inan:
N'ubọchi nke-iri-na-abua onye-isi umu Naftali nwere, bú Ahira nwa Inan, wetara ihe-ya nso: