Nehemaya 9:12 - Bible Nso12 Ọ bu kwa ogidi igwe-oji ka I nēwere du ha n'ehihie; I nēwere kwa ogidi ọku n'abali, inye ha ìhè n'uzọ ahu nke ha gēje ije nime ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 I ji ogidi igwe ojii duo nna nna anyị ha nʼehihie, ma were ogidi ọkụ duo ha nʼabalị, inye ha ìhè ka ha ghara ijehie ụzọ. Faic an caibideil |