9 Umu Shefataia ọgu iri-na-asatọ na iri na abua.
9 nke Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372),
Umu Shefataia, ọgu iri-na-asatọ na iri na abua.
Site kwa n'umu Shefataia, Zebadaia nwa Maikael; ndi soro ya di ọgu ndikom anọ.
Umu Ara, nnù na ọgu iri-na-abua na iri na abua.
Umu Parosh, nnù ise na ọgu asatọ na iri na abua.