Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Nehemaya 7:62 - Bible Nso

62 umu Delaia, na umu Tobaia, na umu Nekoda, nnù na ọgu iri-na-abua na abua.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

62 Ndị agbụrụ: Delaya, ndị Tobaya na ndị Nekoda, narị isii na iri anọ na abụọ (642).

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Nehemaya 7:62
3 Iomraidhean Croise  

umu Delaia, na umu Tobaia, na umu Nekoda, nnù na ọgu iri-na-abua na iri na abua.


Ndia bu kwa ndi nārigo site na Tel-mela na Tel-hasha na Kerub na Adon na Imea: ma ha apughi igosi ulo nke ndi bu nna-ha, ma-ọbu nkpuru-ha, ma ọ bu Israel ka ha siri puta:


Site kwa na ndi-nchu-àjà: umu Họbaia, na umu Hakoz, na umu Bazilai, onye luru nwunye sitere n'umu-ndinyom Bazilai, bú onye Gilead, ewe kpọ ya aha n'aha-ha.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan