Nehemaya 7:60 - Bible Nso60 Netinim nile, na umu ndi-orù Solomon, di ọgu iri-na-iteghete na iri na abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a60 Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). Faic an caibideil |