44 Ndi ọbù-abù: umu Esaf, ọgu asa na asatọ.
44 Ndị ọbụ abụ: ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri anọ na asatọ (148).
nke umu ndikom Esaf; Zakua, na Josef, na Netanaia, na Asharela, bú umu Esaf; ha nọ n'aka Esaf, onye nēbu amuma n'aka eze.
Ndi-ọbù-abù: umu Esaf, ọgu isi na asatọ.
Ndi Livai: umu Jeshua, nke Kadmiel, nke umu Hodeva, ọgu atọ na iri na anọ.
Ndi-ọnu-uzọ-ama: umu Shalum, na umu Atea, na umu Talmon, na umu Akub, na umu Hatita, na umu Shobai, ọgu isi na iri na asatọ.