Nehemaya 7:43 - Bible Nso43 Ndi Livai: umu Jeshua, nke Kadmiel, nke umu Hodeva, ọgu atọ na iri na anọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Ndị Livayị: ndị agbụrụ Jeshua site na Kadmiel nke ụmụ Hodavaya, iri asaa na anọ (74). Faic an caibideil |