42 Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
42 ndị Harim, otu puku, na iri na asaa (1,017).
nke-atọ putara Harim, nke-anọ putara Seorim;
Na n'etiti umu Harim; Elieza, na Ishija, na Malkija, na Shemaia, na Shimeon;
Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
Ndi Livai: umu Jeshua, nke Kadmiel, nke umu Hodeva, ọgu atọ na iri na anọ.