41 Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
41 ndị Pashua, otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247),
nke-ise putara Malkija, nke-isi putara Mijamin;
na Adaia nwa Jeroham, nwa Pashhua, nwa Malkija, na Maasai nwa Adiel, nwa Jahzera, nwa Meshulam, nwa Meshilemit, nwa Imea;
Na n'etiti umu Pashua; Elioenai, na Maaseia, na Ishmael, na Netanel, na Jozabad, na Elasa.
Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
Umu Imea, nnù abua na ọgu iri-na-abua na iri na abua.
Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.