37 Umu Lod na Hadid na Ono, nnù n' ọgu na iri-na-isi na otù.
37 ndị Lod, Hadid, na Ono, narị asaa na iri abụọ na otu (721),
Umu-ndikom Elpaal; Iba, na Misham, na Shemed; onye ahu wuru Ono na Lod, na umu-obodo-ya:
Umu Lod na Hadid na Ono, nnù na ọgu iri-na-isi na ise.
o rue, na Sanbalat na Geshem ziterem ozi, si, Bia, ka ayi zukọta n'otù n'obodo ntà nime ndagwurugwu nke Ono. Ma ndi ahu nēchè èchìchè imejọm emejọ.
Umu jeriko, ọgu iri-na-asa na ise.
Umu Senaa, nnù iteghete na ọgu iri-na-isi na iri.
O rue, mb͕e Pita nējezu n'ebe nile, ọ ridakuru kwa ndi nsọ ndi bi na Lida.
Ndi nile bi na Lida na Sheron we hu ya, ndi ahu we chigharikute Onye-nwe-ayi.