36 Umu jeriko, ọgu iri-na-asa na ise.
36 ndị Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345),
Umu Jeriko, ọgu iri-na-asa na ise.
N'akuku ya ka ndikom Jeriko luru. N'akuku ha ka Zakua nwa Imri luru.
Umu Harim, ọgu iri-na-isi.
Umu Lod na Hadid na Ono, nnù n' ọgu na iri-na-isi na otù.