33 Ndikom Nebo nke-ọzọ, ọgu abua na iri na abua.
33 ndị Nebo nke ọzọ, iri ise na abụọ (52),
N'etiti umu Nebo; Jeiel, na Matitaia, na Zabad, na Zebina, na Ido, na Joel, na Benaia.
Umu Nebo, ọgu abua na iri na abua.
Ndikom Bet-el na Ai, ọgu isi na atọ.
Umu Ilam nke-ọzọ, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.