29 Ndikom Kiriat-jearim na Kefira na Beirot, nnù na ọgu iri-na-asa na atọ.
29 ndị Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743),
Umu Kiriat-arim na Kefira na Beirot, nnù na ọgu iri-na-asa na atọ.
Ndikom Bet-azmavet, ọgu abua na abua.
Ndikom Rema na Geba, nnù na ọgu iri-na-otù na otù.
na Gibeon, na Rema, na Beirot;
Umu Israel we bilie ije, biarue obodo nile ha n'ubọchi nke-atọ. Ma obodo-ha bu Gibeon, na Kefira, na Beirot, na Kiriat-jearim.
Ha we rigo, ma ulo-ikwū-ha nime Kiriat-jearim, nime Juda: n'ihi nka ka ha kpọrọ ebe ahu Mahane-dan, rue ta: le, ọ di n'azu Kirian-jearim.