26 Ndikom Bet-lehem na Netofa, ọgu iteghete na asatọ.
26 Ndị ikom Betlehem na Netofa, otu narị na iri asatọ na asatọ (188),
Zalmon onye Ahoa, Maharai onye Netofa;
Hileb nwa Beana onye Netofa, Itai nwa Ribai nke Gibea umu Benjamin;
Umu nke ndi-ọbù-abù we chikọta onwe-ha, ọbuná site na buruburu-ala nke di Jerusalem buruburu, site kwa n'obodo ntà nile nke ndi Netofa;
Umu Gibeon, ọgu anọ na iri na ise.
Ndikom Anatot, ọgu isi na asatọ.
ha we biakute Gedalaia rue Mizpa, bú Ishmael nwa Netanaia, na Johanan na Jonatan, bú umu Karea, na Seraia nwa Tanhumet, na umu Efai, bú onye Netofa, Jezanaia nwa onye Meaka, ha onwe-ha na ndikom-ha.