20 Umu Adin, nnù na ọgu iri-na-abua na iri na ise.
20 nke Adin, narị isii na iri ise na ise (655),
Umu Adin, nnù na ọgu abua na iri na anọ.
Site kwa n'umu Adin, Ebed nwa Jonatan; ndi soro ya di ọgu ndikom abua na iri.
Umu Bigvai, nnù ise na ọgu atọ na asa.
Umu Atea, nke Hezekaia, ọgu anọ na iri na asatọ.