12 Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
12 nke Elam, otu puku, na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254),
Na n'etiti umu Ilam; Matanaia, na Zekaraia, na Jehiel, na Abdi, na Jeremot, na Elaija.
Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
Site kwa n'umu Ilam, Jeshaia nwa Atalaia; ndi soro ya di ọgu ndikom atọ na iri.
Umu Pahat-moab, nke umu Jeshua na Joab, nnù asa na iri na asatọ.
Umu Zatu, nnù abua na ọgu abua na ise.