Nehemaya 6:15 - Bible Nso15 Ewe luzue mb͕idi ahu n'ubọchi nke-orú-na-ise nke ọnwa Elul, n'ọgu ubọchi abua na iri na abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 E wuchara mgbidi ahụ nʼụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa Elul, nʼime iri ụbọchị ise na abụọ. Faic an caibideil |