Nehemaya 3:5 - Bible Nso5 N'akuku ha ka ndi Tekoa mere ka mb͕idi di ike; ma ndi-ha ndi di ebube etiyeghi olu-ha n'òfùfè Onye-nwe-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Akụkụ nke ọzọ ka ndị ikom Tekoa rụziri, ma ndị ha a na-asọpụrụ ekweghị ehudata ubu ha nye ọrụ ahụ nʼokpuru ndị nlekọta ha. Faic an caibideil |