Nehemaya 3:24 - Bible Nso24 N'iso ya ka Binui nwa Henadad mere ka iberibe ọzọ atùru atù di ike, site n'ulo Azaraia rue nkuku mb͕idi, ọbuná rue ulo-elu nkuku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Binui nwa Henadad wuziri akụkụ nke ọzọ, nke sitere nʼihu ụlọ Azaraya ruo na nkuku mgbidi ahụ. Faic an caibideil |