Nehemaya 13:23 - Bible Nso23 Ọzọ, na mb͕e ahu ka m'huru ndi-Ju ndi lutara nwunye ndi bu ndinyom Ashdod na ndinyom Amon na ndinyom Moab: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ọzọ, nʼụbọchị ndị ahụ a hụrụ m ndị ikom Juda ndị lụtara ndị inyom site nʼetiti ndị Ashdọd, na ndị Amọn, na ndị Moab, Faic an caibideil |