Nehemaya 12:7 - Bible Nso7 na Salu, na Amok, na Hilkaia, na Jedaia. Ndia bu ndi-isi nke ndi-nchu-àjà na umu-nne-ha n'ubọchi Jeshua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Salu, Amok, Hilkaya na Jedaya. Ndị a niile bụ ndị ndu ndị nchụaja na ndị na-enyere ndị ndụ aka nʼụbọchị Jeshua. Faic an caibideil |