33 na Azaraia, na Ezra, na Meshulam,
33 ha na Azaraya, Ezra, Meshulam,
Otú ọ di, Jonatan nwa Asahel na Jahzeia nwa Tikva guzoro imegide ihe a: Meshulam na Shabetai, bú onye Livai, yekwara ha aka.
Hoshaia we jeso ha, ya na nkera ndi-isi Juda,
na Juda, na Benjamin, na Shemaia, na Jeremaia,