32 Hoshaia we jeso ha, ya na nkera ndi-isi Juda,
32 Hoshaya na ọkara ndị ndu Juda na-eso ha nʼazụ,
M'we me ka ndi-isi Juda rigo n'elu mb͕idi, m'we guzo oké usu abua nke ndi nēkele ekele nēje kwa n'usoro; otù usu we je n'aka-nri n'elu mb͕idi rue ọnu-uzọ-ama nke ebe ikpofu ahihia:
na Azaraia, na Ezra, na Meshulam,