19 nke Joiarib kwa, Matenai; nke Jedaia, Uzi;
19 Matenai, onyeisi ụmụ Joiarib; Uzi, onyeisi ụmụ Jedaya;
Ife-nzà mbu we putara Jehoiarib, nke-abua putara Jedaia;
Ndi sitere na ndi-nchu-aja; Jedaia, na Jehoiarib, na Jakin;
Site na ndi-nchu-àjà: Jedaia nwa Joiarib, na Jakin,
nke Bilga, Shamua; nke Shemaia, Jehonatan;
nke Salai, Kalai; nke Amok, Iba;