18 nke Bilga, Shamua; nke Shemaia, Jehonatan;
18 Shamua, onyeisi ụmụ Bilga, Jehonatan, onyeisi ụmụ Shemaya;
na Maazia, na Bilgai, na Shemaia; ndia bu ndi-nchu-àjà.
nke Abaija, Zikri; nke Miniamin, nke Moadia, Piltai;
nke Joiarib kwa, Matenai; nke Jedaia, Uzi;