17 nke Abaija, Zikri; nke Miniamin, nke Moadia, Piltai;
17 Zikri, onyeisi ụmụ Abija; Piltai, onyeisi ụmụ Modaya na Miniamin
nke-asa putara Hakoz, nke-asatọ putara Abaija;
nke-ise putara Malkija, nke-isi putara Mijamin;
na Meshulam, na Abaija, na Mijamin;
nke Ido, Zekaraia; nke Gineton, Meshulam;
nke Bilga, Shamua; nke Shemaia, Jehonatan;
Umu-ndikom Izha kwa; Kora, na Nefeg, na Zikri.
N'ubọchi Herod, eze Judia, otù onye-nchu-àjà di, aha-ya bu Zakaraias, nke si n'òtù obodo Abaija puta: o nwe-kwa-ra nwunye nke si n'etiti umu-nwanyi Eron puta; aha nwayi ahu bu Elizabet.