Nehemaya 12:12 - Bible Nso12 Ma n'ubọchi Joiakim ndi-nchu-àjà di, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna: nke Seraia, Meraia; nke Jeremaia, Hananaia; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ndị a bụ ndịisi ikwu ndị nchụaja nʼoge ndụ Joiakim. Meraia bụ onyeisi ụmụ Seraya, Hananaya bụ onyeisi ụmụ Jeremaya, Faic an caibideil |