11 Joiada, mua Jonatan, Jonatan mua Jadua.
11 Joiada mụrụ Jonatan, ebe Jonatan mụrụ Jadua.
Jeshua we mua Joiakim, Joiakim mua Elaiashib, Elaiashib mua Joiada,
Ma n'ubọchi Joiakim ndi-nchu-àjà di, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna: nke Seraia, Meraia; nke Jeremaia, Hananaia;
Edewo ndi-Livai n'akwukwọ n'ubọchi Elaiashib na Joiada na Johanan na Jadua ibu ndi-isi ulo nke ndi bu nna: ndi-nchu-àjà kwa, n'ọbubu-eze Daraiọs, bú onye Peasia.