33 na Hezoa, na Rema, na Gitaim;
33 Hazọ, Rema, Gitaim,
O rue, mb͕e arọ abua zuru ezu gasiri, na Absalom nwere ndi nākpacha aji anu na Beal-hezoa, nke di n'akuku Efraim: Absalom we kpọ umu-ndikom eze nile.
ndi Beirot we b͕alaga na Gitaim, buru ndi-ọbìa n'ebe ahu rue ta.)
na Anatot, na Nob, na Anania;
na Hadid, na Zeboim, na Nebalat;
Anuru olu na Rema, Ikwa-ákwá na iru-újú uku, Rechel nākwara umu-ya ákwá; Ọ chọghi kwa ka akasie ya obi, n'ihi na ha adighi.
na Gibeon, na Rema, na Beirot;
Nlata-ya bu na Rema, n'ihi na n'ebe ahu ka ulo-ya di; ọ bu kwa n'ebe ahu ka ọ kpere Israel ikpe: o we wuere Jehova ebe-ichu-àjà n'ebe ahu.