26 na Ahia, na Hanan, na Anan;
26 Ahaya, Hanan, Anan,
na Rehum, na Hashabna, na Maaseia;
na Maluk, na Harim, na Beana.
Ahaija, nwa Ahaitub, nwa-nne Ikabod, nwa Finehas, nwa Ilai, bú onye-nchu-aja Jehova na Shailo, nọ kwa, ọ nēyi ephod. Ndi ahu amaghi kwa na Jonatan ejewo.