16 na Adonaija, na Bigvai, na Adin;
16 Adonaịja, Bigvai, Adin,
Site kwa n'umu Bigvai, Utai na Zabud; ndi soro ha di ọgu ndikom atọ na iri.
Site kwa n'umu Adin, Ebed nwa Jonatan; ndi soro ya di ọgu ndikom abua na iri.
na Buni, na Azgad, na Bebai;
na Atea, na Hezekaia, na Azua;