Ndị Rom 9:10 - Bible Nso10 Ma ọ bughi nání nka; kama Rebeka kwa, mb͕e ọ tusiri ime site n'otù onye, bú Aisak nna-ayi- Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ọ bụghị naanị nke a. Ụmụ Ribeka si nʼotu nna, ya bụ nna nna anyị Aịzik. Faic an caibideil |