Ndị Rom 8:22 - Bible Nso22 N'ihi na ayi matara na ihe ekère èkè nile nāsukọ udè, ime nēmekọ kwa ha, rue ub͕u a. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Anyị maara na ruo ugbu a, ihe niile e kere eke na-asụ ude nʼihi ihe mgbu ha nọ nʼime ya, dịka ihe mgbu nke ọmụmụ nwa. Faic an caibideil |