Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ndị Rom 7:16 - Bible Nso

16 Ma ọ buru na ihe m'nāchọghi, ihe ahu ka m'nēme, anamekweye iwu ahu na ọ bu ihe ọma.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Ma ọ bụrụ na m eme ihe m na-achọghị ime, ana m ekwenye na iwu dị mma.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ndị Rom 7:16
5 Iomraidhean Croise  

Ya mere iwu ahu di nsọ n'ezie, ihe enyere n'iwu di kwa nsọ, zi kwa ezi, buru kwa ezi ihe.


N'ihi na ayi matara na iwu ahu bu ihe nke Mọ: ma mu onwem bu ihe nke anu-aru, erewokwam inọ n'okpuru nmehie.


N'ihi na mu na iwu Chineke nēnwekọ obi-utọ dika madu imem si di:


Ma ayi matara na iwu ahu di nma, ma ọ buru na onye ọ bula ewere ya me ihe n'uzọ kwesiri iwu,


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan