Ndị Rom 7:1 - Bible Nso1 Ma-ọbu ùnu amaghi, umu-nnam (n'ihi na anamagwa ndi mara iwu okwu), na iwu bu onye-nwe madu ka oge ra ọ nādi ndu? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ọ bụ na unu amaghị ụmụnna m, unu ndị maara iwu nke ọma na ọ bụ oge mmadụ dị ndụ ka iwu na-ejide ya? Faic an caibideil |