Ndị Rom 6:5 - Bible Nso5 N'ihi na asi na ejiri oyiyi ọnwu-Ya me ka ayi na Ya tokọ buru otù ihe, agēji kwa oyiyi nke nbilite-n'ọnwu-Ya me ka ayi na Ya tokọ buru otù ihe; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ọ bụrụkwa na e jikọtaala anyị na ya nʼọnwụ, e jikọtakwala anyị na ya na mbilite nʼọnwụ. Faic an caibideil |